Skip Navigation
The Endowment for Human Development
The Endowment for Human Development
Improving lifelong health one pregnancy at a time.
Donate Now Get Free Videos

Movie Theater

DNA


From The Biology of Prenatal Development.Buy Now

Script: Kromozon iri anọ na isii nke zaigọtụ na - anọchite ihe pụrụ iche nke mbụ nke bụ njirimara agbụrụ zuru oke nke mmadụ ọhụrụ ahụ. Isi atụmaatụ a na - ebiri n’ime ntachiri ụmụ irighiri ihe gwọkọrọ agwọkọ nke ana - akpọ DNA. Ha na–ebu ndụmọdụ maka usoro otito nke ahụ niile.

Ụmụ irighi ihe a ana akpọ DNA yiri mbụbe ahikọrọ ahịkọ nke amara dịka heliks gbara mkpị. Ihe mebere ụkwụ mbube ndị a bụ ụmụ irighịri ihe ndị a gbara abụọ abụọ, ma ọ bụ ihe mgbakasi ukwu ana-akpọ Gwanine, sitosin, adenin, na tamin.

Gwanine na sitosin naanị na-agakọta, ebe adenin na tamin na - agakọtakwa.

All ages referenced to fertilization, not last menstrual period.
See Snapshots   |   Log in to create a playlist
Firm Hand Grasp
Firm Hand Grasp
Ready for Birth
Ready for Birth
DNA
DNA
To the Earth and Back
To the Earth and Back
Fertilization 1
Fertilization 1
Fertilization 2
Fertilization 2
Tell your story. Create your own pregnancy calendar.
Help give babies a healthy start and a healthy future. Donate now.