Script: N’ izu anọ amịnịọn doro anya na agba ẹmbrayo gburugburu n’ihe dịka akpa mmiri juru. Mmiri aga a, ana - akpọ akpa mmiri ọmụmụ, na – echedokwa ẹmbrayo maka ihe mmerụ ahụ.