| ||
Script: Site na ngwụcha izu asatọ ruo na ngwụcha afọime, “mmadụ nke na-akpụta akpụta ka ana-akpọ fitọs,” nke pụtara “nwa na-amụbeghị amụ” (ya bụ nwa ebu n’afọ). N’oge ana-akpọ oge nke fitọs (ya bụ oge ebu nwa n’afọ), anụ ahụ na–eto nke ukwu, akụkụ ahụ dị iche na–ebido rụwa ọrụ. | ||
All ages referenced to fertilization, not last menstrual period. |