| ||
Script: N’agbanyeghi, na embrayo na-amalite immeghari ahụ n’izu isii, nwanyi dị ime na-enwetụta mmeghari ahụ izizi nke nwa ebu n’afọ n’etiti izu iri na anọ na izu iri na asatọ. N’odinaala, ihe dị otu a ka ana-akpọ kwikinin (ya bụ ịnụtụta mmegharị ahụ izizi fitọs). | ||
All ages referenced to fertilization, not last menstrual period. One month = 4 weeks. |