| ||
|
Script: Mkpughe nwa ebu n’afọ n’ebe ihe dị iche dị dika ọ na-emetụtụ ụdị ụtọ nwa n’achokarị ma amucha ya. Ima atụ, ụmụaka ebu n’afọ ndị nne ha riri anaisi, ihe na-enye likoraịsị ụtọ ya, gosiri nnabata anaisi mgbe amuchara ha. Ụmụaka amụrụ ohụrụ ndi eweghi mkpugbe mgbe ya nọ n’afọ kpọrọ anaisi asị. | ||
| All ages referenced to fertilization, not last menstrual period. One month = 4 weeks. |