| ||
Script: N’izu asatọ, ihe dịka pasentị ruru iri asaa na ise n’ime embrayo na-ezipụta ọmụme akanri ha karia. Nke fọdụrụnụ ekee ya ụhamụha n’ime ndị na-eme aka ekpe na ndi nere ike ime aka abụọ hau. Nke a bụ ihe mbụ na-egosipụta omume akanri ma ọ bụ aka ekpe. | ||
All ages referenced to fertilization, not last menstrual period. |