| ||
|
Script: Ebe ụbọchi atọ ruo ụbọchị anọ mbe mmekọta spam nwoke na akwa nwanyi gachara, nkerisi sel nke ẹmbrayo na – ewere oyiyi dị gburugburu, ẹmbrayo a ka ana - akpọ mọrụla. Abia n’ụbọchi anọ rụọ na nke ise oghere ga - akpụta n’ime ẹtiti sel nke a na n’ime ẹmbrayo ka ana – akpozi blastosist. Sel nọ n’ime blastosist ka ana - akpọ sel ukwu nke di n’ime na ewetakwa isi, ahụ, na akụkụ ndị ọzọ dị mkpa maka ntoputa mmadụ. | ||
| All ages referenced to fertilization, not last menstrual period. |