Script: IZU IRI NA OTU
N’izu iri na otu imi na egbugbere ọnụ etoputachaala nke ọma. Dika ọ di n’akụkụ ahụ ndị ọzọ, ọdịdi ha na-agbanwe n’ogo ọbụla nke mmadụ toruru na ndụ.