| ||
|
Script: Ndiiche dị na mmegharị nke nlubiri ahụrụ na mgbe mbụ, mmetụta aka n’akụkụ ọnụ na-eme ka nwa tugharịa ebe ænye, ma ọbụ ihe, metutara ya aka nọ nakwa megharikwa ọnụ ya. Mmegharia ka ana-akpọ "rutin refleks" ọ na-adigidekwa ma amụchaa nwa, na-enyere nwa amụrụ ọhụrụ aka ịchọta ọnụ ara nne ya n’oge ana-enye ya ara. | ||
| All ages referenced to fertilization, not last menstrual period. One month = 4 weeks. |