| ||
Script: N’izu iri abụọ na isii mkpụrụ anya ebido gbapụtawa anya mmiri. Ọdụanya na - emegharị n’oge ebe ihe dị n’ihe dị ka izu iri abụọ na asaa. Mmeghari a na – echekota oke ihe n’erute n’oduanya na ndụ niile onyeahụ. | ||
All ages referenced to fertilization, not last menstrual period. One month = 4 weeks. |