Skip Navigation
The Endowment for Human Development
The Endowment for Human Development
Improving lifelong health one pregnancy at a time.
Donate Now Get Free Videos

Movie Theater

The Folding of the Embryo


3 weeks

From The Biology of Prenatal Development.Buy Now

Script: N’ime izu atọ na izu anọ, atumatụ nke ahụ mmadụ na - amalitekwa di ka ụbụrụ, ogidigi azụ, na mkpụrụobi nke ẹmbrayo, a na – amata ha n’enweghi nsogbu otu aka ahụkwa, ebe ihe na-ekochi ime akwa nwa dị.

Otito ọsịsọ na – ebute njikọ nke ẹmbrayo amarala na ọ di abadaba. Usoro dị otu a na etinyekọta mpaghara nkochi ime akwa nwa n’ime mgbochi nke sistem na - ahụ maka ogwugwa nri na akpụpụtakwa eze obi nakwa oghere dị n’afọ nke mmadụ na – etote etote.

IZU ANỌ

All ages referenced to fertilization, not last menstrual period.
See Snapshots   |   Log in to create a playlist
Human Development
Human Development
Heart and Circulatory System
Heart and Circulatory System
The Folding of the Embryo
The Folding of the Embryo
The Folding of the Embryo
The Folding of the Embryo
Heart Development
Heart Development
The Embryo and Yolk Sac
The Embryo and Yolk Sac
Free resources and training for educators
When does health begin? Find out now.