| ||
Script: N’izu ise kwa, embrayo enwela ọba aka, Ihe siri ike dịka ịhe na-adọ adọ nke dị na-ahụ mmadụ na-amalite putaba n’izu ise na ọkara. Ebe a anyi na-ahụ ọba aka ekpe na ngwoaka n’izu ise na mkpụrụ ụbọchị isii. | ||
All ages referenced to fertilization, not last menstrual period. |