| ||
Script: IZU ISII N’izu isii akuku ụbụrụ nke ammamihe na-etolite N’uzọ ahaghị ịha, karịa akụkụ ụbụrụ ndị ọzọ. Embrayo ahụ ebido ịmmegharị ahụ n’eyighi eyi nakwa ịmmeghari ahụ nke na-emetuta ya. Udị mmeghari ahụ a na-adị mkpa iji kwalite ezigbo otito nke ụmụ irighiri akwara jikọtara ime ahụ. | ||
All ages referenced to fertilization, not last menstrual period. |