| ||
Script: Akụkụ anọ nke mkpụrụobi etoputala nke ọma. Dika okwesịrị, mkpụrụobi na-etiru ihe dịka ugboro otu nari na iri isii na asaa n’ime otu nkeji. Ọdụdọ nke mkpụrụobi na-adi n’izu asaa na ọkara n’egosiputa usoro na-eyite nke okenye. | ||
All ages referenced to fertilization, not last menstrual period. |