| ||
|
Script: N’izu asatọ nke mbụ na-esote njikọta spam nke nwoke na akwa nke nwanyị, mmadụ na amalite otuto izizi n’ụwa ka ana akpọ “ẹmbrayo”, nke pụtara “otito n’ime.” Ọge a ana-akpọ ọge mmalite ọkpụkpụ, bụ oge amara amara eji akpụpụta ọtụtụ akụkụ ahụ ndị kachasi mkpa n’ahụ mmadụ. | ||
| All ages referenced to fertilization, not last menstrual period. |