| ||
Script: Izu asatọ a bụrula ngwụcha nke okpụkpụ nwa. N’oge di otu a, embrayo etole site na sel nge ruo n’ihe ruru sel otu njeri nke ga-akpụpụta akụkụ ahụ mmadụ ihe karịrị puku anọ. Ugbua embrayo nweziri ihe kariri pasentị iri itoolu n’ime ihe ana-ahụ n’ahụ nke ndi okenye. | ||
All ages referenced to fertilization, not last menstrual period. |