| ||
Script: N’izu isii, Ọkpụkpụ sel nke ọbara ebidola ịpụta N’ime umeji ebe limfosaiti ewerela ọnọdụ. Udị sel ọbara ọcha a bụ ihe dị oke mkpa n’otito nke sistem na-egbochi oria dị iche iche. Daiafram, bụ ihe mbụ dị mkpa eji eku ume, ka ana akpụtakarị n’izu isii. | ||
All ages referenced to fertilization, not last menstrual period. |